Publicidade

Gênesis 15

18 Nʼụbọchị ahụ ka Onyenwe anyị na Ebram gbara ndụ. sị, "Ndị agbụrụ gị ka m ga-enye ala ndị a, malite nʼiyi ndị Ijipt ruo nʼiyi ukwu Yufretis. 19 Ala ndị Ken, na nke ndị Keniz, na nke ndị Kadmọn, 20 na ala ndị Het, na nke ndị Periz na nke ndị Refaim, 21 na ala ndị Amọrait na nke ndị Kenan na nke ndị Gigash na nke ndị Jebus."

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-