Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 49

3 "Ruben, ọkpara m ka bụ,

ume m, ihe ngosi mbụ nke ike m,

onye nsọpụrụ kwesiri, onye mbụ nʼịdị ike.

4 Onye na-agbanwe agbanwe dịka mmiri dị nʼiyi, gaghị abụkwa onye mbụ,

nʼihi na banyere nʼihe ndina nna gị,

i dinara nʼihe ndina m, merụọ ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também