Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 19

4 Pailet pụkwara nʼezi ọzọ sị ha, "Lee, ana m akpọpụtara unu ya, ka unu mara na achọpụtaghị m ihe ọjọọ ọbụla o mere." 5 Mgbe Jisọs yi okpu ogwu na uwe odo odo pụta, Pailet sịrị ha, "Lekwanụ nwoke ahụ!"

6 Ngwangwa, ndịisi nchụaja na ndị nche hụrụ ya, ha tiri mkpu sị, "Kpọgide ya nʼobe! Kpọgide ya nʼobe!"

Pailet sịrị ha, "Kpọrọnụ ya kpọgbuo ya nʼonwe unu. Achọpụtaghị m ihe ọjọọ ọbụla o mere."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também