Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Akwa 2

19 Bilie, kwaa akwa nʼabalị,

nʼoge mmalite nche abalị.

Wụpụta ihe dị gị nʼobi nʼihu Onyenwe anyị

dịka bụ mmiri.

Welie aka unu elu nye Onyenwe anyị

nʼihi ụmụntakịrị ndị a,

ndị na-ada nʼihi agụụ

nʼisi okporoụzọ niile.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Lamentações
Ver todos os capítulos de Lamentações