Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Akwa 3

31 Nʼihi na Onyenwe anyị adịghị ajụ onye ọbụla ruo

mgbe ebighị ebi.

32 bụ ezie na na-eme ka mmekpa ahụ bịa, ma na-emesịakwa gosi obi ebere ya,

nʼihi na ịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ, dị ukwuu.

33 Nʼihi na naghị elezi anya eweta ahụhụ,

maọbụ mee ka ụmụ mmadụ nọọ na mmekpa ahụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Lamentações
Ver todos os capítulos de Lamentações