Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 8

Okwukwe nke onye ọchịagha

5 Mgbe banyere na Kapanọm,8:5 Obodo dịkarịsịrị nso osimiri Jọdan, nʼakụkụ ndịda ugwu ọnụ mmiri Galili. otu onye ọchịagha8:5 Onye na-achị narị ndị agha bịakwutere ya rịọọ ka o nyere ya aka. 6 sịrị, "Onyenwe m, onye na-ejere m ozi dina nʼụlọ nʼoke ihe mgbu, akụkụ ahụ ya kpọnwụkwara akpọnwụ."

7 Jisọs sịrị ya, "bụ m bịa gwọọ ya?"

8 Ma onye ọchịagha ahụ zara ya sị, "Onyenwe m, ekwesighị m ka bata nʼokpuru ụlọ m. Naanị nọdụ nʼebe a, kwuo okwu, ahụ ga-adịkwa onye na-ejere m ozi ike. 9 Nʼihi na mụ onwe m bụkwa onye nọ nʼokpuru ikike ọchịchị, nwee ndị agha nọ nʼokpuru m. Ana m asị onye nke a, gaa.gaa, sịkwa onye nke ọzọ, bịa.bịa. Ana m asị ohu m, mee nke a.na-emekwa ya."

10 Mgbe Jisọs nụrụ okwu a, o juru ya anya nke ukwuu. gwara igwe mmadụ ahụ so ya okwu sị, "Nʼezie, ahụbeghị m okwukwe dị otu a ebe ọbụla; bụladị nʼIzrel niile. 11 Nʼezie kwa, ọtụtụ ndị mmadụ ga-esite nʼọwụwa anyanwụ nakwa ọdịda anyanwụ bịa soro Ebraham na Aịzik na Jekọb nọkọọ nʼoriri nʼalaeze eluigwe. 12 Ma ụmụ alaeze ahụ, ka a ga-atụpụ nʼezi, nʼime ọchịchịrị, ebe ịkwa akwa na ịta ikikere eze ga-adị."

13 Jisọs gwara ọchịagha ahụ okwu sị ya, "Laa! E meerela gị dị ka okwukwe gị sịrị dị." Ahụ dịrị onye ahụ na-ejere ya ozi mma nʼotu awa ahụ.

Veja também