Pular para o conteúdo
Publicidade

Mateus 9

Nwata nwanyị na ọtụtụ ndị ọzọ

18 Mgbe nọ na-ekwu okwu, otu onyeisi ụlọ ekpere bịara kpọọ isiala nye ya, sị, "dịbeghị anya nwa m nwanyị nwụrụ. Otu dị, bịa ka bikwasị ya aka gị. ga-ebili dịkwa ndụ ọzọ." 19 Nʼihi nke a, Jisọs soro ya gawa. Ndị na-eso ụzọ ya sokwara ha.

Veja também