Pular para o conteúdo
Publicidade

Nehum 1

3 Onyenwe anyị adịghị ewe iwe ọsịịsọ; ma bụ onye ike ya dị ukwuu,

Onyenwe anyị agaghị ahapụ onye ikpe mara ka laa na-enweghị ntaramahụhụ.

Ụzọ ya dị nʼoke ikuku, na nʼoke ifufe,

igwe ojii bụ uzuzu nke ụkwụ ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Naum
Ver todos os capítulos de Naum