Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Rom 7

Ọgụ na mgba dị na ndụ onye Kraịst

14 Anyị matara na iwu bụ ihe nke mmụọ ebe mụ onwe m bụ anụ ahụ efu, onye e rere dịka ohu nye mmehie. 15 O nweghị ụzọ ihe m na-eme si doo m anya. Nʼihi na ihe m na-eme abụghị ihe m chọrọ ime, bụ ihe m kpọrọ asị bụ ihe na-agara m aka ime mgbe niile. 16 Ma bụrụ na m eme ihe m na-achọghị ime, ana m ekwenye na iwu dị mma. 17 Ma dịka dị, bụkwaghị mụ onwe m na-eme ihe ndị a, kama bụ mmehie bi nʼime m.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também