Publicidade

Sofonias 3

16 Nʼụbọchị ahụ,

ihe a ga-agwa Jerusalem ga-abụ,

"Atụla egwu, gị Zayọn,

ekwela ka aka gị daa mba.

17 Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,

bụ Dike nʼagha nke na-enye mmeri.

ga-eji ọṅụ nwee mmasị na ahụ gị;

nʼihi ịhụnanya ya, gaghị abakwara gị mba,3:17 Maọbụ, ọ ga-eme ka ịdị ọhụrụ

kama ga-eji oke iti mkpu abụ ṅụrịa ọṅụ nʼebe nọ."

Veja também

Sofonias
Ver todos os capítulos de Sofonias
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-