Pular para o conteúdo
Publicidade

Zacarias 10

6 "Aga m eme ka ụlọ Juda dị ike,

zọpụtakwa ụlọ Josef.

Aga m eme ka ha lọghachita,

nʼihi na aga m egosi ha obi ebere.

Ha ga-adị

ka ndị m na-ajụghị mgbe ọbụla,

nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke ha,

aga m azakwa arịrịọ ha.

Veja também