6 Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, "O nwere ike bụrụ na ihe ndị a ga-adị ka ihe dịkarịrị ike imezu nʼanya ndị ahụ ga-afọdụ nʼoge ahụ, ma ọ ga-abụ ihe dịkarịrị ike ime nʼanya m?" Otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri.
Publicidade