Pular para o conteúdo
Publicidade

Estudar a Bíblia

Por Bíblia Online

Estudar a Bíblia é mergulhar na mente de Deus. A Palavra é lâmpada para os pés, espada do Espírito e alimento para a alma. O cristão que estuda cresce em sabedoria e maturidade.

A importância do estudo

Os bereanos eram mais nobres porque examinavam as Escrituras diariamente. Estudar a Bíblia é mandamento e privilégio.

Ma ndị bi na Beria jiri obi ghere oghe nabata okwu a karịa ndị bi na Tesalonaịka. Nʼihi na ha ji ịnụ ọkụ nʼobi nara okwu ahụ, na-enyocha Akwụkwọ Nsọ kwa ụbọchị, ka ha mara ma ihe ha na-ekwu bụ eziokwu. Ha mere nke a ụbọchị niile.

Gbalịsie ike ka iche onwe gị nʼihu Chineke dị ka onye a nabatara. Onye ọrụ nke ihere na-apụghị ime, onye na-akọwa eziokwu ahụ nke ọma.

maara na bụ site nʼoge bụ nwantakịrị ka ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ jiri doo gị anya, nke nwere ike ikuziri gị maka nzọpụta site nʼokwukwe i nwere nʼime Kraịst Jisọs. Ihe niile dị nʼakwụkwọ nsọ bụ ihe si nʼuche Chineke pụta. Ha bara uru maka izi anyị ihe, igosi erughị eru anyị, ịtụziri anyị aka nʼụzọ dị mma, na ịzụ anyị nʼụzọ ezi omume: ka onye nke Chineke zuo oke, dịkwa njikere maka ịrụ ezi ọrụ niile ọbụla.

Tutu ruo mgbe m ga-abịa nʼebe ahụ, na-agụpụta ma na-akọwakwara ndị chọọchị ihe e dere nʼime akwụkwọ nsọ. Na-ekwusakwa okwu Chineke.

Unu na-enyocha akwụkwọ nsọ nʼihi na unu chere na unu ga-esite na ha nwee ndụ ebighị ebi maọbụ ha na-agba ama banyere m.

Meditar e guardar

Não se aparte a lei do Senhor da tua boca. Medita nela de dia e de noite para que cumpras tudo o que nela está escrito.

Esitela nʼọnụ gị wezuga ihe dị nʼAkwụkwọ Iwu a. Kama na-atụgharị uche gị na ya ehihie na abalị, ka i si otu a lezie anya imezu ihe niile e dere nʼime ya. Mgbe ahụ ga-aba ụba, ihe ga-agakwara gị nke ọma.

Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m

bụrụkwa ìhè nʼụzọ m.

O, otu m si hụ iwu gị nʼanya!

Ana m atụgharị uche na ya ogologo ụbọchị niile.

Iwu gị na-eme ka amamihe m karịa nke ndị iro m,

ha na-anọnyere m oge niile.

Enwere m nghọta karịa ndị na-ezi m ihe,

nʼihi na ana m atụgharịa uche nʼiwu gị niile.

Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ?

bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị.

Eji m obi m niile na-achọsi gị ike.

Ekwela ka m kpafuo site nʼihe niile i nyere nʼiwu.

Ezoola m okwu gị niile nʼobi m,

igbochi m imehie imegide gị.

Otuto dịrị gị, o Onyenwe anyị;

kuziere m iwu gị niile.

Aga m eji egbugbere ọnụ m gụgharịa

iwu niile nke si nʼọnụ gị.

Ana m aṅụrị ọṅụ nʼịgbaso iwu gị niile

dịka mmadụ si aṅụrị ọṅụ nʼime oke ịba ụba.

Ana m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị

na-atulekwa uche nʼụzọ gị niile.

Iwu gị na-amasị m;

agaghị m elefu okwu gị anya.

ג Gimel

Aga m eji obi ziri ezi too gị

dịka m na-amụ ihe banyere iwu gị ziri ezi.

Estudo diligente

Esdras preparou o coração para buscar e ensinar a lei. O estudo exige disciplina, constância e coração aberto.

hapụrụ Babilọn nʼabalị mbụ nke ọnwa mbụ, rute Jerusalem nʼabalị mbụ nke ọnwa ise nʼihi na Chineke nọnyeere ya. Nke a mere nʼihi na Ezra kpebiri nʼobi ya ịmụ, na idebe iwu Onyenwe anyị, na ịbụ onye ozizi nke okwu Chineke nye ụmụ Izrel.

Were obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na uche gị na ike gị niile, hụ Onyenwe anyị Chineke gị nʼanya. Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ga-eme ka dịrị gị nʼobi. ga-akụziri ya ụmụ gị. Kwuo okwu banyere ha mgbe na-anọdụ ala nʼụlọ gị, mgbe na-aga nʼokporoụzọ, mgbe na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie. Keenụ ha dịka ihe ịrịbama nʼelu aka unu, kekwasịkwa ha dịka ihe ncheta nʼegedege ihu unu. Dee ha nʼelu ibo ọnụ ụzọ ụlọ gị na nke ọnụ ụzọ ama gị.

Mgbe nọkwasịrị nʼocheeze dịka eze, ga-esite nʼakwụkwọ iwu a ndị nchụaja bụ ndị Livayị na-edebe, depụtara onwe ya iwu a metụtara obibi ndụ ndị eze. Ihe ahụ o depụtara ka ga-agụ mgbe niile na ndụ ya. Nke a ga-eme ka mụta ịtụ egwu Onyenwe anyị Chineke ya, na ịgbaso ihe niile dị nʼiwu na ụkpụrụ ndị a. Ịgụ akwụkwọ iwu a mgbe niile ga-eme ka mata na o nweghị ụzọ o si dị elu karịa ụmụnna ya. ga-emekwa ka ghara iwezuga onwe ya site nʼiwu a nʼụzọ ọbụla. Mgbe ahụ, ya onwe ya, na ụmụ ụmụ ya ga-achị alaeze Izrel ogologo oge.

Ndị a bụ ilu Solomọn nwa Devid, eze Izrel.

bụ maka amamihe na ntụziaka,

maka ịghọta okwu niile kwesiri ịghọta nke ọma,

nʼihi inweta ntụziaka nʼinwe uche,

ime ezi omume na ikpe ziri ezi nke aghụghọ na-adịghị.

Nʼihi ime ka ndị na-enweghị uche nwee ezi uche,

ka ndị na-eto eto nweta ihe ọmụma na izuzu ọma.

Ka onye maara ihe gee ntị, tụkwasịkwa ihe nʼihe maara,

ka ndị nwere nghọta nwetakwa ezi ndụmọdụ.

Ka ha ghọta ilu niile na okwu niile

na-esi nʼọnụ ndị maara ihe.

Amamihe na-eweta ahụ ike

Nwa m echezọla ihe niile m ziri gị.

Ma debe iwu m nʼobi gị.

Nʼihi na ha ga-eme ka ndụ gị dị ogologo ruo ọtụtụ afọ,

wetakwara gị udo na ọganihu.

Mee ihe niile m gwara gị, echefukwala ha,

nʼihi na ga-eduba gị na ndụ zuruoke.

Nʼihi na iwu a bụ oriọna,

Ihe ozizi a bụkwa ìhè,

otu a kwa ịdọ aka na ntị na ịba mba

bụ ụzọ ezi ndụ,

Proteção e crescimento

Quem ignora a Palavra perece. Toda Escritura é útil — crescei na graça e no conhecimento do nosso Senhor.

ndị m ka a na-ala nʼiyi nʼihi na ha amaghị ihe.

"Ebe bụ na jụrụ ihe ọmụma,

aga m ajụkwa gị dị ka onye nchụaja m;

ebe bụ na gbakụtara iwu Chineke gị azụ

mụ onwe m ga-agbakụtakwa ụmụ gị azụ.

Lezienụ okwu ntụziaka na nke ịdọ aka na ntị Chineke anya. bụrụ na ozi ha dị iche na nke a, o gosiri na ha enweghị ìhè maọbụ eziokwu ọbụla nʼime ha.

Jisọs zara ha sị, "bụ na unu adịghị ejehie ụzọ nʼihi na unu aghọtaghị ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ, maọbụ ike Chineke?

Nʼihi na ihe niile edere nʼoge gara aga bụ iji kuziere anyị ihe, ka anyị nwee ike isite na ntachiobi nakwa nkasiobi, nke dị nʼakwụkwọ nsọ nwee olileanya.

Ya mere, ezi ndị enyi m, ebe unu matara nke a, nọrọnụ na nche ka a ghara isite na njehie ndị na-emebi iwu duhie unu, ime ka unu si nʼọnọdụ unu daa. Bụrụnụ ndị na-eto eto nʼime amara. Bụrụkwanụ ndị na-aga nʼihu ịmụta ihe banyere Onyenwe anyị na Onye nzọpụta anyị Jisọs Kraịst nke ọma.

Ka otuto dịrị ya ugbu a na mgbe niile ebighị ebi. Amen.

Banyere nzọpụta a, ndị amụma ahụ kwuru ihe banyere amara ahụ gaje ịbịara unu jiri nnọọ nwayọọ nyochasịa ma gbalịsie ike ịchọpụta oge na ọnọdụ ahụ bụ nke Mmụọ Kraịst dị nʼime ha kwuru banyere ya, mgbe gbara ama maka ahụhụ Kraịst na ebube nke ga-eso ya.

Seja o primeiro