Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Samuel 25

32 Devid zara Abigel sị ya, "Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel onye zitere gị taa ka bịa zute m. 33 Ka ngọzị dịrị gị nʼihi ezi uche gị, na nʼihi na i gbochiri m iwufu ọbara taa, gbochiekwa m iji aka m bọrọ onwe m ọbọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também