Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ nke Abụ 1

2 Ya were nsusu niile nke ọnụ ya susuo m ọnụ,

nʼihi na ịhụnanya gị dị ụtọ karịa mmanya.

3 Mmanụ otite gị niile na-esi isi ọma,

aha gị dịka mmanụ isi ụtọ awụpụtara awụpụta,

bụghị ihe ịtụnanya na ụmụ agbọghọ hụrụ gị nʼanya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também