Pular para o conteúdo
Publicidade

Cânticos 8

6 Tụkwasị m dịka mgbaaka ihe a kara nʼobi,

dịka mgbaaka ihe a kara nʼaka gị

nʼihi na ịhụnanya dị ike dịka ọnwụ,

ekworo8:6 Ilu 6:34-35 ya dịkwa ike dịka ala mmụọ.

na-enwupụtakwa dịka ọkụ na-ere ere,

dịka ọkụ nke dị ukwu.

7 Ọtụtụ mmiri apụghị imenyụ ịhụnanya,

osimiri niile enwekwaghị ike iri ya.

bụrụ na mmadụ ga-enye

akụ niile nke ụlọ ya nʼihi ịhụnanya,

a ga-eleda ya anya nke ukwuu.

Ndị Enyi

Veja também