Pular para o conteúdo
Publicidade

Lamentações 3

21 Ma dị ihe m na-echeta nʼobi m

nke na-eme ka m nwee olileanya.

22 bụ nʼihi ịhụnanya dị ukwuu nke Onyenwe anyị na-emeghị ka anyị gwụsịa,

nʼihi na obi ebere ya adịghị agwụ agwụ.

23 Ha na-adị ọhụrụ ụtụtụ niile;

ikwesi ntụkwasị obi gị bụ ihe kwudosiri ike.

Veja também

Lamentações
Ver todos os capítulos de Lamentações