Pular para o conteúdo
Publicidade

Resultados da busca por "amor"

36 resultados encontrados

  1. Lucas 7

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 7
    Mostrando versículos 2–26 de 50

    2Ma e nwere otu ọchịagha7:2 Ọ bụ onye Rom. nke nwere otu ohu nwoke ọ hụrụ nʼanya. Onye nọ nʼọrịa na nʼọnụ ọnwụ.

    25Ma gịnị ka unu pụrụ ịga ịhụ? Ọ bụ nwoke yi uwe mara mma? E e, ndị na-eyi uwe dị oke ọnụahịa, ndị na-ebikwa nʼoke oriri na oke ọṅụṅụ bi nʼụlọeze.

    26Ma gịnị ka unu pụrụ ka unu ga-ahụ? Ọ bụ onye amụma? E, ana m a gwa unu, unu hụrụ onye karịrị onye amụma.

  2. Isaías 5

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 5
    Mostrando versículos 1–21 de 30

    1Aga m abụ abụ nye onye m hụrụ nʼanya,abụ banyere ubi vaịnị ya.Onye m hụrụ nʼanya nwere ubi yanʼelu ugwu nta nke bụ ezi ala.

    20Ahụhụ dịrị ndị na-akpọ ihe ọjọọ ezi ihendị na-akpọkwa ezi ihe ihe ọjọọ,ndị na-etinye ọchịchịrị nʼọnọdụ ìhèna ìhè nʼọnọdụ ọchịchịrịndị na-etinye ihe dị ilu nʼọnọdụ ihe ụtọ,na ihe ụtọ nʼọnọdụ ihe ilu.

    21Ahụhụ ga-adịrị ndị maara ihe nʼanya nke onwe ha,ndị na-elekwa onwe ha anya na ha bụ ndị nwere nghọta.

  3. Gênesis 17

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 17
    Mostrando versículos 3–24 de 27

    3Ebram dara nʼala, kpudo ihu ya nʼala. Chineke gwara ya sị,

    22Mgbe ọ gwasịrị Ebraham okwu, Chineke si nʼebe ọ nọ pụọ.

    24Ebraham gbara iri afọ itoolu na itoolu mgbe e biri ya ugwu,

  4. 1 Pedro 4

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 4
    Mostrando versículos 8–11 de 19

    8Nke kachasị nke, na-ahụrịtanụ onwe unu nʼanya nke ukwuu nʼihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.

    9Jirinụ obiọma na-elerịta ibe unu ọbịa na-enweghị ntamu ọbụla.

    11Onye na-ekwu okwu ya kwuo ya dị ka ọ bụ nnọọ okwu Chineke ka ọ na-ekwu. Onye na-eje ozi ya jee ya site nʼike ahụ Chineke na-enye. Nʼime ihe niile ka otuto dịrị Chineke site na Jisọs Kraịst. Ọ bụ ya ka otuto niile na ike niile dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.

  5. Salmos 136

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 136
    Mostrando versículos 4–23 de 26

    4Keleenụ onye ahụ naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche,ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

    9Onye mere ka ọnwa na kpakpando na-achị nʼabalị,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

    23Onye chetara anyị mgbe anyị na-adịghị ike,Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

  6. Efésios 4

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 4
    Mostrando versículos 2–31 de 32

    2Werekwanụ obi dị umeala niile na ịdị nwayọọ, na ndidi na-anagide ibe unu nʼịhụnanya.

    5Otu Onyenwe anyị dị, otu okwukwe na otu baptizim.

    31Wepụnụ obi ilu niile, na obi ọjọọ na iwe, ya na nkwulu na ibu iro niile nʼetiti unu.

  7. Rute 4

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 4
    Mostrando versículos 16–20 de 22

    16Naomi kuuru nwantakịrị ahụ, jikụọ ya nʼapata ya, lekọtaa ya.

    19Hezrọn mụrụ RamRam mụrụ Aminadab

    20Aminadab mụrụ NashọnNashọn mụrụ Salmọn

  8. Neemias 7

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 7
    Mostrando versículos 12–59 de 73

    12nke Elam, otu puku, na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254),

    58Jaala, Dakon, Gidel,

    59Shefataya, Hatil,Pokeret-Hazebaim na Amọn.

  9. Cânticos 2

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 2
    Mostrando versículos 2–16 de 17

    2E, dịka okoko lili nke na-epu nʼetiti ogwu,otu a ka ọmasịrị m dị nʼetiti ụmụ agbọghọ ndị ọzọ.Onye a hụrụ nʼanya

    3Onye m hụrụ nʼanya dịka osisi apụl, nʼetiti osisi na-amị mkpụrụ nʼọhịa,mgbe e ji ya tụnyere ụmụ okorobịa ndị ọzọ.Ọ na-enye m obi ụtọ ịnọ nʼokpuru ndo ya,mkpụrụ ya dịkwa ụtọ nʼọnụ.

    16Onye m hụrụ nʼanya bụ nke m, mụ onwe m bụkwa nke ya.Ọ na-azụ igwe atụrụ ya nʼetiti okoko urodi,

  10. 1 Coríntios 14

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 14
    Mostrando versículos 1–30 de 40

    1Ka ịhụnanya bụrụ isi ihe unu na-achọ. Chọsienụ onyinye nke Mmụọ Nsọ ike, nke ka nke onyinye inwe ike ibu amụma.

    10Asụsụ a na-asụ nʼụwa a dị ukwuu, ma ha niile bara uru nye ndị na-anụ ha.

    30Ọ bụrụ na-ekpughere onye ọzọ nọdụ nʼakụkụ ya ihe, ka onye mbụ mechie ọnụ ya.

  11. Provérbios 19

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 19
    Mostrando versículos 8–28 de 29

    8Onye na-enweta amamihe hụrụ ndụ nʼanya,onye na-edebekwa nghọta na-enweta ọganihu.

    12Iwe eze dị ka mbigbọ nke ọdụm.Ma obi ụtọ ya dị ka igirigi nʼelu ahịhịa ndụ.

    28Onyeama ụgha na-akwa ikpe ziri ezi emo.Ọnụ nke onye ajọ omume na-eloda ajọ ihe.

  12. Romanos 16

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 16
    Mostrando versículos 6–24 de 27

    6Keleerenụ m Meri, onye rụsịrị ọrụ ike nʼetiti unu.

    8Kelekwaaranụ m Ampliatọs onye m hụrụ nʼanya nʼime Onyenwe anyị.

    24Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyeere unu niile. Amen.16:24 Ụfọdụ akwụkwọ na-edebanye nʼamaokwu a Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyeere unu niile. Amen.

  13. Provérbios 20

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 20
    Mostrando versículos 1–28 de 30

    1Mmanya bụ onye na-akwa emo. Onye mkpọtụ ka ihe ọṅụṅụ na-aba nʼanya bụ.Onye ọbụla kwere ka ha duhie ya bụ onye nzuzu.

    6Ọtụtụ mmadụ na-asị na ha nwere ịhụnanya na-adịghị agharịpụ,ma onye kwesiri ntụkwasị obi, onye pụrụ ịchọta ya?

    28Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi na-echebe eze,site nʼịhụnanya ka ocheeze ya na-eguzo chịm.

  14. Cânticos 7

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 7
    Mostrando versículos 9–11 de 13

    9ka okpo ọnụ gị dịka mmanya makarịsịrị na mma.Onye a hụrụ nʼanyaKa mmanya ahụ gbadaa nwayọọ nye onye m hụrụ nʼanya,na-asọda nwayọọ nʼelu egbugbere ọnụ ya na eze ya.

    10Abụ m nke onye ahụ m hụrụ nʼanya,ọ bụkwa m ka ọ chọrọ.

    11Bịa, onye m hụrụ nʼanya, ka anyị gaa nʼime obodo,ka anyị nọọ ọnọdụ abalị nʼobodo nta.

  15. Cânticos 8

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 8
    Mostrando versículos 5–13 de 14

    5Onye bụ onye a si nʼọzara na-abịa,onye na-adabere nʼahụ onye ọ hụrụ nʼanya.Onye a hụrụ nʼanyaNʼokpuru osisi apụl ka m kpọtere gị;nʼebe ahụ ka nne gị tụrụ ime gị;nʼebe ahụ ka ọ nọ mụọ gị.

    7Ọtụtụ mmiri apụghị imenyụ ịhụnanya,osimiri niile enwekwaghị ike iri ya.Ọ bụrụ na mmadụ ga-enyeakụ niile nke ụlọ ya nʼihi ịhụnanya,a ga-eleda ya anya nke ukwuu.Ndị Enyi

    13Gị onye bi nʼubi a gbara ogige,gị na ndị enyi gị,kwere ka m nụ olu gị.Onye a hụrụ nʼanya

  16. Provérbios 10

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 10
    Mostrando versículos 4–20 de 32

    4Aka ndị umengwụ na-eweta ogbenye,ma aka na-arụsị ọrụ ike na-eweta ụba.

    12Ịkpọ asị na-akpali esemokwu,ma ịhụnanya na-ekpuchi mmehie niile.

    20Ire nke onye ezi omume bụ ọlaọcha kachasị mma,ma obi onye ajọ omume bụ ihe ọnụahịa nta.

Léxico (correspondência exata) Semântico (correspondência relacionada) Versículos omitidos Contexto do capítulo