Publicidade

Resultados da busca por "amor"

34 resultados encontrados

Provérbios 27 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 27
Mostrando versículos 4–9 de 27

4Iwe na-emebi ihe,ma ekworo jọrọ njọ karịa iwe.

5Mba abara nʼihe ka mmakarịa ịhụnanya ezoro ezo.

9Mmanụ isi ụtọ na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ na-eme ka obi ṅụrịa,otu a ka ụtọ enyi dị,site na ndụmọdụ nke mkpụrụobi ha.

1 Coríntios 13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 13
Mostrando versículos 4–13 de 13

4Ịhụnanya na-enwe ogologo ntachiobi, na-enwekwa obi ebere. Ọ dịghị ekwo ekworo, ọ naghị enwe anya ukwu, ọ naghị anya isi. Ọ nakwaghị ebuli onwe ya elu.

8Ịhụnanya adịghị agwụ agwụ. Ma ibu amụma niile ga-emesịa kwụsị, onyinye ịsụ asụsụ dị iche iche ga-akwụsịkwa. Otu a, ihe ọmụma niile ga-agabiga.

13Ọ dị ihe atọ na-adịgide adịgide. Ha bụ okwukwe, olileanya, na ịhụnanya. Ma nʼime ha niile, ihe kachasị ha niile bụ ịhụnanya.

Provérbios 21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 21
Mostrando versículos 21–24 de 31

21Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanyaga-achọta ndụ, na ugwu na ọganihu.

23Onye na-echekwa ire ya na ọnụ yana-egbochiri onwe ya ọdachi.

24Onye nganga na onye mpako, onye na-akwa emo bụ aha ya.Ọ na-eji oke nganga eme ihe niile.

1 Coríntios 16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 16
Mostrando versículos 14–24 de 24

14Werenụ ịhụnanya na-arụ ọrụ ọbụla unu na-arụ.

22Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụghị Onyenwe anyị nʼanya, ka ọ bụrụ onye a bụrụ ọnụ. Onyenwe anyị bịa!

24Ka ịhụnanya m dịnyere unu niile site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. Amen.

Gálatas 1 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 1
Mostrando versículos 5–7 de 24

5Onye otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.

6O juru m anya, na unu esitela nʼebe onye ahụ kpọrọ unu site nʼamara Kraịst wezuga onwe unu, na-agbaso oziọma ọzọ,

7nke na-abụghị oziọma. O doro anya na ụfọdụ mmadụ na-etinye unu nʼọnọdụ mgbagwoju anya, mgbe ha na-agbalị ịgbanwe oziọma nke Kraịst.

1 João 4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 4
Mostrando versículos 7–19 de 21

7Ndị m hụrụ nʼanya, o kwesiri ka anyị hụrịtaa onwe anyị nʼanya, nʼihi na ịhụnanya na-esi nʼebe Chineke nọ abịa. Onye ọbụla nwere ịhụnanya bụ onye amụrụ site na Chineke, ọ makwara Chineke.

16Anyị maara ma kwerekwa nʼịhụnanya Chineke nwere nʼebe anyị nọ.Chineke bụ ịhụnanya. Onye ọ bụlakwa na-ebi ndụ ịhụnanya na-anọgide nʼime Chineke. Chineke nʼonwe ya na-ebinyekwara onye dị otu a.

19Anyị hụrụ ya nʼanya nʼihi na o buru ụzọ hụ anyị nʼanya.

Hebreus 10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 10
Mostrando versículos 15–31 de 39

15Mmụọ nsọ na-agbakwara anyị ama banyere ihe ndị a mgbe o buru ụzọ kwuo:

24Ka anyị tụgharịa uche otu anyị ga-esi kpalie ibe anyị nʼịhụnanya na ezi ọrụ.

31Ọ bụ ihe dị oke egwu ịdaba nʼaka Chineke dị ndụ.

Cânticos 1 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 1
Mostrando versículos 13–16 de 17

13Onye m hụrụ dị m ka ụda máá1:13 Ụda máá bụ eso e ji eme ihe otite na-esi isi ụtọ. A na-ewepụta eso ndị a nʼosisi Balsam nke na-eto nʼobodo Kush, nʼetiti ọwụwa anyanwụ nakwa India. e kechiri nʼakpanke dị nʼetiti ara m abụọ.

15Nʼezie, ị mara mma, onye m hụrụ nʼanya.Leenụ ka ị si maa mma!Anya gị dịka nduru.

16Onye m hụrụ nʼanya, ị mara mma nwoke.E, ị mara mma.Ebe ndina anyị dịka ahịhịa ndụ.

Cânticos 2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 2
Mostrando versículos 3–16 de 17

3Onye m hụrụ nʼanya dịka osisi apụl, nʼetiti osisi na-amị mkpụrụ nʼọhịa,mgbe e ji ya tụnyere ụmụ okorobịa ndị ọzọ.Ọ na-enye m obi ụtọ ịnọ nʼokpuru ndo ya,mkpụrụ ya dịkwa ụtọ nʼọnụ.

9Onye m hụrụ nʼanya yiri mgbada, o yiri nwa ele.Lee ya ka ọ na-eguzo nʼazụ mgbidi anyị,ọ na-esikwa na oghereikukuna nʼoghere dị ya na-elebata anya.

16Onye m hụrụ nʼanya bụ nke m, mụ onwe m bụkwa nke ya.Ọ na-azụ igwe atụrụ ya nʼetiti okoko urodi,

Josué 15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 15
Mostrando versículos 40–53 de 63

40Kabọn, Laamam, Kitlish,

50Anab, Eshtemo, Anim,

53Janim, Bet-Tapụọa, Afeka,

Romanos 13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 13
Mostrando versículos 8–14 de 14

8Kwụọnụ ụgwọ niile unu ji. Ka ụgwọ unu ga-ejide ndị mmadụ bụrụ ụgwọ ịhụ ha nʼanya. Nʼihi na mgbe ị na-ahụ ndị mmadụ nʼanya, ị na-emezu ihe niile iwu chọrọ.

10Ịhụnanya adịghị echere onye agbataobi ya echiche ọjọọ, ya mere ịhụnanya bụ idebezu iwu niile.

14Kama yirinụ Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịka uwe. Unu enyekwala ahụ unu ohere inweta ihe niile nke na-agụ ya.

1 Crônicas 7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 7
Mostrando versículos 34–38 de 40

34Shoma amụọAhi, Roga, Huba na Aram.

37Beza, Hod, Shama, Shilsha, Itran na Beera.

38Jeta mụtaraJefune, Pispa na Ara.

Êxodo 40 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 40
Mostrando versículos 3–11 de 38

3Dọnye igbe ọgbụgba ndụ nke Ihe Ama ahụ nʼime ya. Konyekwa akwa mgbochi nke ga-ezo ya.

6"Doo ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ ahụ nʼihu ọnụ ụzọ ịbata nʼụlọ nzute bụ ụlọ ikwu ahụ.

11Tekwaa efere ukwu ịsa mmiri ahụ na ụkwụ ya mmanụ. Doo ha nsọ.

Esdras 10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 10
Mostrando versículos 32–42 de 44

32Benjamin, Maluk na Shemaraya.

34Site nʼikwu Bani,Maadai, Amram, Uel,

42Shalum, Amaraya na Josef.

Eclesiastes 3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 3
Mostrando versículos 7–9 de 22

7oge ndọwasị, na oge ndụkọta,oge ịgba nkịtị, na oge ikwu okwu,3:7 Ems 5:13; Ilu 25:11

8oge ịhụnanya na oge ịkpọ asị,oge ibu agha, na oge ime udo.

9Gịnị bụ nnọọ ihe mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile nke nʼọrụ niile ọ na-arụ?

Romanos 12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 12
Mostrando versículos 7–10 de 21

7Ọ bụrụ ije ozi, ya jee ozi, ya bụrụkwanụ izi ihe, ya zie ihe.

9Ka ịhụnanya bụrụ nke ihu abụọ nʼadịghị na ya, kpọọ ihe ọjọọ asị, jidesie ihe dị mma ike.

10Hụrịtanụ onwe unu nʼanya, dịka ụmụ nke otu nna. Ka ihe ibe unu na-eme na-atọ unu ụtọ. Na-asọpụkwaranụ ibe unu karịa otu ha si asọpụrụ unu.

Salmos 85 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 85
Mostrando versículos 7–11 de 13

7O Onyenwe anyị, gosi anyị ịhụnanya gị nke na-adịgide,nyekwa anyị nzọpụta gị.

10Ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi ezukọtala;ezi omume na udo esutula ọnụ.

11Ikwesi ntụkwasị obi ga-esite nʼala pupụta,ezi omume ga-esite nʼeluigwe ledata anya.

1 Crônicas 6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 6
Mostrando versículos 7–22 de 81

7Meraiot mụrụ Amaraya,Amaraya amụọ Ahitub.

11Azaraya mụrụ Amaraya,Amaraya amụọ Ahitub.

22Ikwu Kohat bụAminadab, Kora,Asịa,

Hebreus 13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 13
Mostrando versículos 1–25 de 25

1Ka ịhụnanya unu nwere nʼetiti unu na-adịgide.

21mee ka unu zuo oke nʼezi ihe ọma niile ọbụla, nke ga-enyere unu aka ime ihe ọ na-achọ. Ka ọ rụpụta nʼetiti anyị ihe ndị ahụ niile na-atọ ya ụtọ site na Jisọs Kraịst, onye otuto niile dịrị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.

25Ka amara dịnyere unu niile.

3 João 1 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
Capítulo 1
Mostrando versículos 1–11 de 15

1Ọ bụ okenye ahụ,Na-edegara Gaiọs, onye ahụrụ nʼanya akwụkwọ a, bụ onye m hụrụ nʼanya nʼeziokwu.

5Onye m hụrụ nʼanya, i kwesiri ntụkwasị obi nʼihe ọbụla nke ị na-emere ụmụnna, ọ bụ ezie na ha bụ ọbịa nye gị.

11Onye m hụrụ nʼanya, eṅomila ihe dị njọ kama ṅomie ihe dị mma. Onye ọbụla na-eme ezi ihe na-egosi na o si na Chineke. Onye ọ bụlakwa na-eme ajọ ihe ahụbeghị Chineke anya.

Léxico (correspondência exata) Semântico (correspondência relacionada) Versículos omitidos Contexto do capítulo
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-28_14-13-17-