Pular para o conteúdo
Publicidade

Eclesiastes 2

26 Nʼihi na ndị na-eme ihe na-atọ ya ụtọ, ka Chineke na-enye amamihe na ihe ọmụma, na ọṅụ; ma na-enye onye mmehie ọrụ ịkpakọta na ịchịkọba akụnụba nke ga-enyefe nʼaka onye ahụ ihe ya dị Chineke mma. Nke a bụkwa ihe efu; ịchụso ifufe.

Veja também