Pular para o conteúdo
Publicidade

Resultados da busca por "fé"

125 resultados encontrados

  1. Eclesiastes 1

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 1
    Mostrando versículos 2–10 de 18

    2Ihe efu, ihe niile bụ ihe efuka onye ozizi na-ekwu.Ihe na-enweghị isi1:2 Maọbụ, ihe efu Abụ 144:4. ka ihe niile bụ.Ihe niile bụ nnọọ ihe efu.

    6Ifufe na-efe gaa na ndịda;feekwa gburugburu gaa nʼugwu,ọ na-efegharị gburugburu ebe niile;na-efe na-enweghịkwa nsọtụ.

    10Ọ dị ihe enwere ike ikwu sị,"Lee, ihe a bụ ihe ọhụrụ"?Ọ bụ ihe dịịrị nʼoge gara aga,nʼoge ndị garalarị tupu oge anyị.

  2. Levítico 16

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 16
    Mostrando versículos 9–31 de 34

    9Mkpi ahụ nza mara ga-abụ nke Onyenwe anyị, ya ka Erọn ga-egbu dịka aja mmehie.

    25Ọ ga-akpọkwa abụba anụ e ji chụọ aja mmehie ahụ ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja.

    31Ọ bụ ụbọchị izuike nye unu, bụrụkwa ụbọchị unu ga-ebu ọnụ. Iwu a enweghị mgbanwe!

  3. 1 Samuel 7

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 7
    Mostrando versículos 2–15 de 17

    2Igbe ahụ dịgidere na Kiriat Jearim ogologo oge, iri afọ abụọ zuruoke. Ma nʼoge a niile, ndị Izrel nọ na-eru ụjụ nʼihi Onyenwe anyị.7:2 Eleghị anya nʼihi na Onyenwe anyị chepuru ihu ya site nʼebe ha nọ.

    8Ha sịrị Samuel, "Akwụsịla itiku Onyenwe anyị Chineke anyị mkpu akwa nʼihi anyị, kpeekwa ekpere ka ọ zọpụta anyị site nʼaka ndị Filistia."

    15Samuel nọgidere dịka onye ikpe ndị Izrel ụbọchị niile nke ndụ ya.

  4. Oséias 12

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 12
    Mostrando versículos 6–13 de 14

    6Ịghaghị ịlọghachikwute Chineke gị,guzosie ike nʼịhụnanya na ikpe ziri ezi,na-elekwa anya Chineke gị mgbe niile.

    7Onye ahịa na-eji ihe ọtụtụ aghụghọ na-erenye ndị mmadụ ahịa,ọ hụrụ imegbu emegbu nʼanya.

    13Ọ bụkwa onye amụma ka Onyenwe anyị ji site nʼIjipt kpọpụta Izrel,o sitekwara nʼaka onye amụma lekọtazie ya anya.

  5. Jó 1

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 1
    Mostrando versículos 1–21 de 22

    1Otu nwoke aha ya bụ Job bi nʼobodo Uz.1:1 Job abụghị onye Izrel, kama ọ bụ onye Uz, obodo dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan. Jer 25:20 Nwoke a bụ Job bụ onye na-enweghị ịta ụta ọbụla, bụrụkwa onye ezi omume nke na-atụ egwu Chineke ma na-agbara mmehie ọsọ.

    2Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asaa na ụmụ agbọghọ atọ.

    21kwuo sị:"Ọtọ ka m gba mgbe m si nʼafọ nne m pụtanʼọnọdụ ịgba ọtọ ka m ga-eji laghachikwa.Onyenwe anyị nyere ihe niile, Onyenwe anyị ewerekwala ihe niile,ka aha Onyenwe anyị bụrụ ihe a gọziri agọzi."

  6. Deuteronômio 13

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 13
    Mostrando versículos 3–14 de 18

    3egela okwu onye amụma maọbụ ọrọ nrọ ahụ ntị. Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke unu na-ele unu ule ịmata ma unu jikwa obi unu, na uche unu hụ ya nʼanya.

    5A ga-egbu onye amụma ahụ maọbụ onye ọrọ nrọ ahụ nke chọrọ iduhie unu, nʼihi na ọ chọrọ iweta nnupu isi megide Onyenwe anyị bụ Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt, onye gbapụtara unu site nʼọnọdụ ịbụ ndị ohu. Ihe ọ chọrọ ime bụ iduhie gị, ka ị ghara ibi ụdị ndụ ahụ Onyenwe anyị Chineke gị chọrọ ka i bie. Ọnwụ ya ga-eme ka i wezuga ihe ọjọọ site nʼetiti gị.

    14tupu i mee ihe ọbụla, ị ga-eburu ụzọ jụọ ase, jụpụta nke ọma, ma nyochapụta ma okwu ahụ ọ bụ eziokwu. Ọ bụrụ na ọ bụ eziokwu na-achọpụtakwara nʼihe arụ dị otu a mere nʼetiti unu,

  7. Gênesis 45

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 45
    Mostrando versículos 2–21 de 28

    2O tiri mkpu akwa nke ndị Ijipt nụrụ, na nke ndị ụlọ Fero nụkwara.

    16Mgbe akụkọ a ruru ụlọ Fero na ụmụnne Josef bịara, ọ tọrọ Fero na ndịisi ozi niile ya ụtọ.

    21Ya mere ụmụ Izrel mere ihe ndị a. Josef nyere ha ụgbọala dịka Fero nyere nʼiwu. O nyekwara ha nri ha ga-eri nʼụzọ.

  8. 2 Reis 17

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 17
    Mostrando versículos 7–39 de 41

    7Ihe ndị a niile mere nʼihi na ndị Izrel mehiere megide Onyenwe anyị, bụ Chineke ha, onye ahụ mere ka ha site nʼokpuru ike Fero, eze Ijipt pụta. Ha kpọrọ isiala nye17:7 Fere chi ndị ọzọ ofufe chi ndị ọzọ

    34Ruo taa, ha na-anọgidesi ike nʼife ofufe dịka ụzọ ochie ha si dị. Ha adịghị atụ egwu Onyenwe anyị, maọbụ mee dịka ụkpụrụ na iwu niile, maọbụ dịka ntụziaka na ihe niile enyere nʼiwu si dị, bụ nke Onyenwe anyị nyere ụmụ Jekọb, onye ọ kpọrọ Izrel.

    39Kama, tụọnụ egwu ma fee Onyenwe anyị Chineke unu. Ọ bụ ya ga-anapụta unu site nʼaka ndị iro unu niile."

  9. Atos 26

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 26
    Mostrando versículos 6–27 de 32

    6Ma ugbu a, a na-ekpe m ikpe nʼihi na enwere m olileanya na nkwa ahụ Chineke kwere nna nna anyị ochie ha.

    8Gịnị mere unu jiri na-eche na ọ rara Chineke ahụ ime ka ndị nwụrụ anwụ site nʼọnwụ bilie?

    27Gị eze Agripa, i kwenyeghị na ndị amụma? Amaara m na i kweere."

  10. Ezequiel 17

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 17
    Mostrando versículos 1–11 de 24

    1Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,

    2"Nwa nke mmadụ, tụọ ilu kọwaara ụlọ Izrel akụkọ ihe ọmụma atụ.

    11Mgbe ahụ, okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,

  11. Apocalipse 9

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 9
    Mostrando versículos 12–20 de 21

    12Ahụhụ nke mbụ agafeela, ebe ahụhụ abụọ ọzọ na-abịa nʼihu.

    14na-agwa mmụọ ozi nke isii ahụ, nke ji opi ike okwu, "Tọpụ mmụọ ozi anọ ndị ahụ e kere agbụ nʼebe osimiri Yufretis dị."

    20Ma ndị fọdụrụ nʼetiti mmadụ, bụ ndị a na-egbughị site nʼihe ntaramahụhụ ọrịa ndị a, echegharịghị site nʼọrụ aka ha maọbụ ịkwụsị ife mmụọ ọjọọ ofufe. Ha jụkwara ịkwụsị ife arụsị ha niile nke ha ji ọlaedo na ọlaọcha na bronz na igwe na nkume na osisi kpụọ. Chi ndị na-apụghị ịhụ ụzọ, maọbụ ịnụ ihe, maọbụ ije ije.

  12. 2 Crônicas 33

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 33
    Mostrando versículos 5–12 de 25

    5O wuru ebe ịchụ aja nye usuu ihe niile dị na mbara eluigwe nʼogige abụọ dị nʼụlọnsọ Onyenwe anyị.

    6O jikwa ụmụ ya chụọ aja nʼime ọkụ na Ndagwurugwu nke Ben Hinom. Ọ gbara aja, taa amụsụ, chọọ ọsịsa nʼaka ndị mgbaasị, jụta ase nʼaka ndị na-ajụ mmụọ ọjọọ ase, ya na ndị dibịa afa mekọkwara ihe. O mere ihe dị njọ nʼebe ọ dị ukwuu nʼanya Onyenwe anyị si otu a kpasuo iwe ya.

    12Nʼoge ahụ ka anya doro Manase. O wedara onwe ya ala nke ukwuu, rịọọ amara site nʼaka Onyenwe anyị Chineke nna nna ya.

  13. Cânticos 6

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 6
    Mostrando versículos 1–10 de 13

    1Gị onye mara mma nʼetiti ndị inyom,ebee ka onye ị hụrụ nʼanya jere?Olee ụzọ o sitere?Ka anyị soro gị chọọ ya.Onye a hụrụ nʼanya

    3Abụ m nke onye m hụrụ nʼanya, onye m hụrụ nʼanya bụkwa nke m.Ọ na-azụ igwe atụrụ ya nʼetiti okoko urodi.Onye hụrụ ibe ya nʼanya

    10Onye bụ onye a, pụtara ihe dịka chi ọbụbọ,nke mara mma dịka ọnwa, na-enwu dịka anyanwụ,dị ebube ka dị usuu kpakpando na-aga nʼahịrị nʼahịrị?Onye hụrụ ibe ya nʼanya

  14. Isaías 19

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 19
    Mostrando versículos 1–14 de 25

    1Nke a bụ amụma megide Ijipt:Lee, Onyenwe anyị na-abịa imegide Ijipt,ọ na-anọkwasịkwa nʼeluigwe ojii nke na-agba ọsọ.Arụsị ndị Ijipt niile na-ama jijiji nʼihu ya.Ọzọ, nʼihi ụjọ obi ndị Ijipt na-agbaze nʼime onwe ha.

    11Naanị ndị nzuzu ka ndịisi Zoan bụ,ndụmọdụ na-enweghị isi ka ndị na-adụ eze Ijipt ọdụ na-enye.Ị ga-esi aṅaa gwa Fero,"Abụ m otu nʼime ndị maara ihe,onye si nʼagbụrụ ndị eze ochie"?

    14Onyenwe anyị awụnyela nʼime hammụọ nzuzu nke uche na-ezughị oke;nke mere ka Ijipt na-adagharị nʼihe niile ọ na-emedịka onye ṅụbigara mmanya oke si adagharị nʼihe ọ gbọrọ.

  15. Êxodo 24

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 24
    Mostrando versículos 6–16 de 18

    6Mosis tinyere ọkara ọbara ehi ndị ahụ nʼime efere. Ma o fesara ọkara ọbara nke fọdụrụ nʼelu ebe ịchụ aja ahụ.

    10Ha hụrụ Chineke nke Izrel. Nʼokpuru ụkwụ ya abụọ, e were ihe dịka ebe nzọkwasị ụkwụ nke e ji nkume safaia mee. Nkume ndị a na-enwukwa ezi onwunwu dịka mbara eluigwe.

    16ebube Onyenwe anyị kpuchikwara elu ugwu ahụ. Ọ bụ ụbọchị isii ka igwe ojii kpuchiri ugwu ahụ. Nʼụbọchị nke asaa, Onyenwe anyị sitere nʼetiti igwe ojii ahụ kpọọ Mosis oku.

  16. Salmos 99

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 99
    Mostrando versículos 3–5 de 9

    3Ka ha too aha gị nke dị ukwuu, dịkwa oke egwu,ọ dị nsọ.

    4Eze bụ onye dị ike, ọ hụrụ ikpe ziri ezi nʼanya,i meela ka ihe ziri ezi guzosie ike;nʼime Jekọb ka i mereihe ziri ezi na ihe dị mma.

    5Bulienụ Onyenwe anyị Chineke anyị elu,feenụ ofufe nʼihu ebe ihe ịtụkwasị ụkwụ ya;ọ dị nsọ.

  17. Juízes 9

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 9
    Mostrando versículos 10–53 de 57

    10"Ọzọkwa, ha rịọrọ osisi fiig ka ọ bụrụ eze ha.

    47Mgbe Abimelek nụrụ na ha ezukọtala nʼebe ahụ,

    53otu nwanyị tụdara nkume igwe nri nʼisi ya, nke tiwara okpokoro isi ya.

  18. 1 Crônicas 6

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 6
    Mostrando versículos 21–30 de 81

    21Joa,Ido, Zerana Jeaterai.

    25Ụmụ ụmụ Elkena bụAmasai na Ahimot.

    30Shimea, Hagiyana Asaya.

  19. Jeremias 49

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 49
    Mostrando versículos 16–25 de 39

    16Ịdị egwu gị nke na-eyinye ndị mmadụ egwu,na nganga nke obi gị eduhiela gị,gị onye na-ebi na mgbawa niile nke nkume dị elu,gị onye ji ebe niile dị elu nke ugwu nʼaka ya.A sịkwarị na i wuo akwụ gị nʼebe dị elu, dịka ebe ugo ga-ewu akwụ ya,aga m esite nʼebe ahụ kpụdata gị nʼala,otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya.

    22Lee, otu ugo ga-efeli elu, fedatakwa.Ọ ga-agbasapụ nku ya kpuchie ala Bozra niile.Nʼụbọchị ahụ, obi ndị bu dike nʼagha nʼEdọmga-adị ka obi nwanyị ime na-eme.

    25Gịnị mere na-agbahapụbeghị obodo ahụ a maara aha ya,bụ obodo ahụ nke ihe ya na-atọ obi m ụtọ?

  20. Deuteronômio 10

    Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ
    Capítulo 10
    Mostrando versículos 16–20 de 22

    16Nʼihi nke a, biekwanụ obi unu ugwu, kwụsịkwanụ ibi ndụ nke isiike.

    19Ya mere, unu onwe unu kwa, hụnụ ndị ọbịa nʼanya, nʼihi na unu onwe unu bụrụrị ndị ọbịa nʼala Ijipt.

    20Tụọ Onyenwe anyị Chineke gị egwu, feekwa ya ofufe. Ya ka ị ga-arapara nʼahụ,10:20 Ya ka ị ga-ejidesi aka ike ọ bụkwa naanị nʼaha ya ka ị ga-aṅụ iyi.

Léxico (correspondência exata) Semântico (correspondência relacionada) Versículos omitidos Contexto do capítulo