Pular para o conteúdo
Publicidade

Ekiliziastis 1

9 Ihe ọbụla nke dịrịla na mbụ ga-adịkwa ọzọ.

Ihe ndị mmadụ mere nʼoge gara aga ka a ga-emekwa ọzọ.

dịkwaghị ihe ọhụrụ ọbụla dị nʼokpuru anyanwụ.

10 dị ihe enwere ike ikwu sị,

"Lee, ihe a bụ ihe ọhụrụ"?

bụ ihe dịịrị nʼoge gara aga,

nʼoge ndị garalarị tupu oge anyị.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também