Pular para o conteúdo
Publicidade

Ekiliziastis 4

9 Mmadụ abụọ ka mma karịa otu onye,

nʼihi na ha ga-arụpụta ọtụtụ ihe:

10 Otu onye nʼime ha daa,

onye nke ọzọ ga-apalite ya.

Ma mgbe bụ naanị otu onye,

onye ga-apalite ya? nọ nʼime nsogbu.

11 Ọzọ, bụrụ na mmadụ abụọ edinakọ, ahụ ga-ekpokwa ha ọkụ,

ma olee otu onye naanị ya dina ga-esi nweta okpomọkụ?

12 bụ ezie na e nwere ike merie onye naanị ya guzo,

ma mmadụ abụọ pụrụ iguzo zọọ onwe ha.

Ụdọ e ji eriri atọ tụkọta nʼotu, adịghị adọbi ya ngwangwa.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também