11nʼahịrị nke abụọ bụ: nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ.
12Nʼahịrị nke atọ bụ: nkume jasint, ageeti na ametisiti.
38na ebe ịchụ aja ọlaedo, mmanụ nsọ na ụda na-esi isi ụtọ na akwa mgbochi nke ọnụ ụzọ ụlọ nzute,
55 resultados encontrados
11nʼahịrị nke abụọ bụ: nkume tọkwọisi, safaia na emeralụdụ.
12Nʼahịrị nke atọ bụ: nkume jasint, ageeti na ametisiti.
38na ebe ịchụ aja ọlaedo, mmanụ nsọ na ụda na-esi isi ụtọ na akwa mgbochi nke ọnụ ụzọ ụlọ nzute,
16Onye ọbụla si nʼụzọ nghọta wezuga onwe yaga-eso nʼotu ndị nwụrụ anwụ.
21Onye na-achụso ezi omume na ịhụnanyaga-achọta ndụ, na ugwu na ọganihu.
23Onye na-echekwa ire ya na ọnụ yana-egbochiri onwe ya ọdachi.
40Kabọn, Laamam, Kitlish,
42Libna, Eta, Ashan
49Dana, Kiriat-Sana (ya bụ Debịa),
4Abishua, Neeman, Ahoa,
5Gera, Shefufan na Huram.
31Gedoa, Ahio na Zeka
9Ọ tụkwara ilu a nʼihi ndị tụkwasịrị obi nʼonwe ha na ha bụ ndị ezi omume ma na-eleda ndị ọzọ anya.
26Ndị nụrụ ya sịrị, "Onye kwanụ ka a ga-azọpụta?"
37Ha gwara ya, "Jisọs onye Nazaret na-agafe."
3Ị hụrụ ihe ọjọọ nʼanya karịa ihe ọma,ị hụrụ okwu ụgha nʼanya karịa eziokwu. Sela
4O onye ire aghụghọ!Ị hụrụ okwu ọbụla nke na-emegide mmadụ nʼanya.
5Nʼezie, Chineke ga-akwatu gị ruo mgbe ebighị ebi.Ọ ga-ejide gị, dọpụta gị site nʼụlọ ikwu gị,52:5 Ya bụ, ebe obibi yaọ ga-ehopukwa gị site nʼala ndị dị ndụ. Sela
5Nzube niile nke dị mmadụ nʼobi bụ mmiri dị omimi,ma onye nwere nghọta na-adọpụta ha.
25Ime ngwangwa20:25 Ya bụ mgbe mmadụ na-echeghị uche mee nke a. doo ihe nsọ, bụ ịma nʼọnyama mesie tụgharịwa uche banyere imezu nkwa ahụ.
30Ọkpọ na mmerụ ahụ na-ehichapụ ihe ọjọọ,ụtarị na-asachapụ ime ime nke ahụ mmadụ.
37Beza, Hod, Shama, Shilsha, Itran na Beera.
38Jeta mụtaraJefune, Pispa na Ara.
39Ụla amụtaAra, Haniel na Rizia.
23Avim, Para, Ofra,
26Mizpa, Kefira, Moza,
27Rekem, Iapeel, Tarala,
7Mgbe i buteere ndị gị ụzọ, O Chineke,mgbe i gabigara nʼala tọgbọrọ nʼefu, Sela
19Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke anyị, na Onye Nzọpụta anyị,Onye na-ebu ibu arọ anyị ụbọchị niile. Sela
20Chineke anyị bụ Chineke na-azọpụta;mgbapụta pụọ nʼọnwụ na-esite nʼaka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị.
5Ibha, Elishua, Elpelet,
6Noga, Nefeg, Jafia,
7Elishama, Beeliada na Elifelet.
2Onyenwe anyị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m.Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya.Ọ bụ ọta m, na mpi nzọpụta m, na oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya.
19Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara,ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ.
46Onyenwe anyị na-adị ndụ! Otuto dịrị oke nkume m!Mbuli elu dịrị Chineke, Onye nzọpụta m.
2nʼihu Ifrem, Benjamin na Manase.80:2 Ebo atọ ndị a bụ ụmụ ụmụ Rechel, bụ ndị soo igbe ọgbụgba ndụ ahụ nʼazụ mgbe ndị Izrel na-ala nʼala nkwa ahụ.Kpọtee ịdị ike gị,bịa zọpụta anyị.
3O Chineke, kpọghachi anyị azụ,mee ka ihu gị nwukwasị anyị,ka e nwee ike ịzọpụta anyị.
19Kpọghachi anyị azụ, O Onyenwe anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niilemee ka ihu gị nwukwasị anyị,ka e nwee ike zọpụta anyị.
1Onyenwe anyị bụ ìhè27:1 Aịz 60:19-20; Mai 7:8 m na nzọpụta m,onye ka m ga-atụ egwu ya?Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m,ọ bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?
10Ọ bụrụrị na nne na nna m ahapụ m,Onyenwe anyị ga-anabata m.
14Chere Onyenwe anyị;dịrị ike, nwekwaa ume,ma chere Onyenwe anyị.
2Teta! Ụbọ akwara na une!Aga m akpọte chi ọbụbọ.
6Were aka nri gị zọpụta anyị ma nyere anyị aka,ka a gbapụta ndị ị hụrụ nʼanya.
12Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro,nʼihi na inyeaka mmadụ bụ ihe efu.