Pular para o conteúdo
Publicidade

Ekiliziastis 11

9 Nwa okorobịa, bụ ihe oke ọṅụ na bụ okorobịa.

Ya mere, ka obi gị nye gị ọṅụ nʼụbọchị niile nke okorobịa gị.11:9 Akw 3:27

Mee ihe niile chọrọ ime;

gbasookwa ihe niile nke anya gị na-ahụ.

Kama, ghọtakwa nke a,

na ghaghị ịza ajụjụ nʼihu Chineke nʼihi ihe niile i mere.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também