Pular para o conteúdo
Publicidade

Hosiya 1

10 "Ma ọnụọgụgụ ụmụ Izrel ga-adị ka aja dị nʼọnụ oke osimiri nke a na-apụghị ịgụta ọnụ maọbụ tụọ nʼihe ọtụtụ. Nʼebe ahụ a nọ sị ha, Unu abụghị ndị m,nʼebe ahụ ka a ga-anọ sịkwa ha, Ụmụ Chineke dị ndụ ka unu bụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também