Pular para o conteúdo
Publicidade

Oséias 11

3 bụ mụ onwe m kuziiri Ifrem otu e si aga ije,

ejidere m ha nʼaka m abụọ,

ma ha amaghị

na bụ mụ onwe m gwọrọ ya.

4 Eji m ụdọ nke mmadụ bụ ebere,

na ịhụnanya duo ya.

Adịrị m ha dịka onye nʼebuli

ibu arọ site nʼolu ha,

ehulatakwara m ala, were aka m tinye ha nri nʼọnụ.

Veja também