Pular para o conteúdo
Publicidade

Jeremaya 17

9 Obi mmadụ dị aghụghọ karịa ihe niile,

o nwekwaghị ngwọta.

Onye pụrụ ịghọta ya?

10 "Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị na-enyocha obi,

na-anwụpụta ihe dị nʼime mmụọ,

nʼihi ịkwụ mmadụ ụgwọ dịka ọrụ ya si dị,

na dịka ihe ruuru ya si dị nʼihi ọrụ ya."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também