Pular para o conteúdo
Publicidade

Jeremias 3

14 "Lọghachinụ unu ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi," ka Onyenwe anyị kwupụtara, sị, "nʼihi abụ m di unu. M ga-ahọrọ unu, otu onye site nʼotu obodo na mmadụ abụọ site nʼotu agbụrụ. M ga-akpọghachi unu Zayọn.

Veja também