Publicidade

Provérbios 2

16 bụ naanị amamihe ga-anapụta gị nʼaka nwanyị akwụna,

na nwanyị na-abụghị nwunye gị nke na-ekwu okwu nrafu.

17 Onye na-ahapụ di lụrụ nʼagbọghọ,

nke chefuru ọgbụgba ndụ gbara nʼihu Chineke.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-