Pular para o conteúdo
Publicidade

Ilu 24

Okwu nke iri abụọ na otu

3 bụ amamihe ka e ji ewu ụlọ,

bụkwa nghọta ka e ji eme ka o guzosie ike.

4 Sitekwa nʼihe ọmụma ka akụ niile ji ejupụta nʼime ya,

bụ akụ ndị pụrụ iche ma dịkwa oke ọnụahịa.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também