3 Ekwela ka ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi hapụ gị,
kekwasị ha nʼolu gị,
deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.3:3 Ịsụgharị ya nʼụzọ ọzọ ga-abụ, deekwa ha nʼime obi gị 7:3; 2Kọ 3:3
4 Mgbe ahụ, ị ga-enwe ihuọma na ezi aha
nʼanya Chineke na nʼihu mmadụ.