Pular para o conteúdo
Publicidade

Provérbios 3

31 Ekwosola onye na-eme ihe ike ekworo

maọbụ họrọ ụzọ ya ọbụla.

32 Nʼihi na ndị dị otu a bụ ihe arụ nʼanya Onyenwe anyị,

ma na-emeso ndị na-eme ihe ziri ezi mmeso ọma.

Veja também