Pular para o conteúdo
Publicidade

Ilu 6

Ịdọ aka na ntị banyere ịkwa iko

20 Nwa m, debe ihe nna gị nyere gị nʼiwu,

ahapụkwala iwu nke nne gị.6:20 Efe 6:1

21 Ka ndụmọdụ ha dịrị gị nʼobi mgbe niile,

ka ghara ichefu ha.

22 Mgbe na-ejegharị, ga na-edu gị;

mgbe na-arahụ ụra, ga na-eche gị.

Mgbe i tetakwara, ha ga-akpanyere gị ụka.

23 Nʼihi na iwu a bụ oriọna,6:23 Abụ 119:105

Ihe ozizi a bụkwa ìhè,6:23 Abụ 19:8; 2Pt 1:19

otu a kwa ịdọ aka na ntị na ịba mba

bụ ụzọ ezi ndụ,

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também