Pular para o conteúdo
Publicidade

Ilu 22

Okwu nke anọ

26 Abụla onye otu nʼime ndị na-anara ndị mmadụ akaebe

maọbụ kwee nkwa ikwu ụgwọ onye ọzọ ji.

27 Nʼihi na bụrụ na i nweghị ego ga-eji kwụọ ụgwọ ahụ,

a ga-anapụ gị bụladị ihe ndina gị.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também