Pular para o conteúdo
Publicidade

Ilu 3

9 Sọpụrụ Onyenwe anyị site nʼinye ya mkpụrụ mbụ nke akụnụba gị,

na mkpụrụ mbụ nke ihe ubi gị.

10 Mgbe ahụ ka ga-eme ka ọba gị niile jubigakwa oke,

ebe ịnara mmanya gị ga-ejupụta na mmanya ọhụrụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também