28 Ụmụ ya na-ebili gọzie ya;
otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto.
29 Ọ ga-asị; "E nwere ọtụtụ ndị inyom ndị bụ ezi nwunye nye di ha,
ma gị onwe gị kachasị ha niile mma."
28 Ụmụ ya na-ebili gọzie ya;
otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto.
29 Ọ ga-asị; "E nwere ọtụtụ ndị inyom ndị bụ ezi nwunye nye di ha,
ma gị onwe gị kachasị ha niile mma."