Pular para o conteúdo
Publicidade

Provérbios 4

Amamihe Kachasị ihe niile

1 Ụmụ m ndị ikom, geenụ ntị na ndụmọdụ nke nna unu,

lezienụ anya ka unu nwee nghọta.

2 Ṅaanụ ntị, nwee uche, nʼihi na bụ ezi ozizi ka m na-ezi unu;

ya mere, unu ahapụkwala iwu m.

3 Mgbe m bụ nwantakịrị nʼụlọ nna m,

mgbe m ka dị ntakịrị, bụrụkwa naanị otu nwa nne m ji,

4 ziri m ihe, sịkwa m,

"Ka obi gị jidesie okwu m niile ike,

debe nʼiwu niile, ga-adịkwa ndụ.

5 Nweta amamihe, nwetakwa nghọta,

echezọkwala okwu m, maọbụ site na ya wezuga onwe gị.

6 Ahapụla amamihe, ga-echebe gị,

hụ ya nʼanya, nʼihi na ga-eduzi gị.

Veja também