Pular para o conteúdo
Publicidade

Provérbios 5

15 Ṅụọ naanị mmiri nke si nʼite mmiri gị;

mmiri dị mma nke si nʼolulu mmiri gị.

16 Gịnị mere ga-eji kwe ka isi mmiri gị sọọ nʼokporoụzọ,

ka mmiri nke aka gị sọọ nʼama?

17 Kwee ka ha bụrụ nke naanị gị,

nke onye ọbịa na-agaghị enwe oke nʼime ya.

18 Kwere ka ịbụ nwoke gị bụrụ ngọzị nye gị;

ṅụrịakwa ọṅụ nʼihi nwunye nke lụtara nʼokorobịa gị.

19 Nne anụ nke na-ahụ nʼanya, dịka ele mara mma,

ka ara dị ya nʼobi zuore gị,

ka ịhụnanya ya na-enye gị obi ụtọ mgbe ọbụla.

20 Gịnị ka na-achọ nʼahụ nwanyị na-akwa iko?

Gịnị mere i ji na-amaku nwunye onye ọzọ obi?

Veja também