Pular para o conteúdo
Publicidade

Ilu 6

16 dị ụzọ ihe isii Onyenwe anyị kpọrọ asị,

e, ha dị asaa bụ ihe arụ nʼebe nọ.

17 Anya dị nganga,

ire na-ekwu okwu ụgha,

aka na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọjọọ.

18 Obi na-echepụta nzube ọjọọ;

ụkwụ na-eme ngwangwa ịgbaba nʼajọ ihe,

19 onyeama ụgha na-awụpụ ụgha dịka mmiri

na onye na-agbasa esemokwu nʼetiti ụmụnna.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também