Pular para o conteúdo
Publicidade

Ilu 6

32 Ma nwoke ahụ na-akwa iko bụ onye nzuzu, amamihe kọrọ ya,

nʼihi na bụ onwe ya ka na-ala nʼiyi.

33 A ga-eti ya ezi ihe otiti, a ga-elelikwa ya anya,

ihere ya agaghị ekwe ihichapụ.

34 Nʼihi na di nwanyị ahụ ga-esite nʼekworo wee iwe dị ọkụ;

gakwaghị enwe obi ebere nʼebe nọ nʼụbọchị ga-abọ ọbọ.

35 gaghị anara ihe ọbụla nʼọnọdụ ihe nkwụghachi nʼihi ihe ọjọọ o mere ya.

O nwekwaghị ihe a ga-enye ya pụrụ ime ka iwe ya dajụọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também