Pular para o conteúdo
Publicidade

Ilu 3

11 Nwa m nwoke ajụla ịdọ aka na ntị nke Onyenwe anyị,

ike agwụla gị ịnagide ịba mba ya.

12 Nʼihi na bụ ndị Onyenwe anyị hụrụ nʼanya ka na-abara mba,

dịka nna si abara nwa ya nke ihe ya na-atọ ya ụtọ mba.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também