Pular para o conteúdo
Publicidade

Ilu 30

5 "Okwu ọnụ Chineke niile bụ ihe anụchara anụcha,

bụ ọta nye ndị na-agbaba nʼime ya izere ndụ.

6 Atụkwasịla ihe ọbụla nʼokwu ya,

ka ghara ịbara gị mba, ka gharakwa ịghọ onye ụgha.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também