6 Ka ndị niile bi na Zayọn tie mkpu ọṅụ,12:6 Zef 3:14,15 bụkwaa abụ.
Nʼihi na Onye nsọ nke Izrel.12:6 Abụ 89:18 dị ukwuu, e, ọ dị ike nke ukwuu, bụ Onye ahụ na-ebi nʼetiti unu."12:6 Zef 3:17