Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 30

18 Ma Onyenwe anyị nọkwa na-echere ka unu bịakwute ya,

ka o gosi unu ịhụnanya ya.

O jikeere imere unu ebere, nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke na-ekpe ikpe ziri ezi.

Ngọzị na-adịkwara ndị niile na-ele anya inyeaka ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também