Publicidade

Isaías 40

29 na-enye ndị na-ada mba ike,

na-emekwa ka ndị na-enweghị ume nwee ume.

30 bụladị ụmụ okorobịa na-ada mba, ike na-agwụkwa ha.

E, ụmụ okorobịa na-asọ ngọngọ daa,

31 ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

ga-agbanwe ike ha, nweta ike ọhụrụ.

Ha ga-eji nku felie elu dịka ugo.

Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha;

ha ga-aga ije ma ha agaghị ada mba.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-