3 Otu onye na-eti mkpu sị,
"Dozienụ ụzọ nye Onyenwe anyị
nʼime ọzara,
meenụ ka ụzọ atụliri atụli
guzozie kwem nʼime ọzara nye Chineke anyị.
8 E, ahịhịa na-akpọnwụ, okoko na-achanwụkwa,
ma okwu Chineke anyị na-eguzogide ruo mgbe ebighị ebi."

+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.