Pular para o conteúdo
Publicidade

Aịzaya 41

17 "Mgbe mmiri ọṅụṅụ kọrọ ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa,

mgbe ha na-enweghị ike ịchọta mmiri ọṅụṅụ

mgbe akpịrị na-akpọ ha nkụ nʼihi agụụ mmiri,

mụ onwe m bụ Onyenwe anyị ga-aza ha.

Mụ onwe m, bụ Chineke nke Izrel, agaghị agbakụta ha azụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também