Pular para o conteúdo
Publicidade

Isaías 43

6 Aga m enyekwa ugwu na ndịda iwu sị ha,

Hapụnụ ha ka ha laa,

unu egbochikwala ha.

Hapụnụ ndị m ka ha site nʼala niile dị anya nke nsọtụ ụwa lọghachi,

7 onye ọbụla nke a na-akpọ aha m,

onye m kere nʼihi otuto m,

onye m kpụrụ, ma meekwa."

Veja também