Publicidade

Isaías 46

3 "Geenụ m ntị, unu ụmụ ụmụ Jekọb,

unu ndị fọdụrụ nʼụlọ Izrel,

unu bụ ndị m na-elekọta siterị na mgbe a mụrụ unu

na-akpọgharịkwa unu siterị na mgbe amụpụtara unu.

4 Mụ onwe m, bụ onye ahụ, bụ m ga-elekọtakwa unu anya,

bụladị ruo mgbe isi awọ jupụtara unu nʼisi, nʼagadi unu.

Nʼihi na bụ m kere unu, aga m elekọtakwa unu.

Aga m agba unu ume, bụrụkwa onye nzọpụta unu.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-